Esta 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee si n’ubi ahụ dị n’obí ya lọghachi n’ụlọ ahụ ha nọ na-eri oriri;+ Heman wee dakwasị n’elu ihe ndina+ Esta nọ. Eze wee sị: “Ị̀ ga-edinakwa nwunye m n’ike, mgbe m nọ n’ụlọ?” Eze wee kwuo okwu,+ e wee were ihe kpuchie Heman ihu.
8 Eze wee si n’ubi ahụ dị n’obí ya lọghachi n’ụlọ ahụ ha nọ na-eri oriri;+ Heman wee dakwasị n’elu ihe ndina+ Esta nọ. Eze wee sị: “Ị̀ ga-edinakwa nwunye m n’ike, mgbe m nọ n’ụlọ?” Eze wee kwuo okwu,+ e wee were ihe kpuchie Heman ihu.