Abụ Ọma 72:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+ Hosia 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-adị ka igirigi nye Izrel.+ Ọ ga-awa okooko dị ka lili, gbaakwa mgbọrọgwụ dị ka osisi Lebanọn.
6 Ọ ga-agbadata dị ka mmiri ozuzo si ezokwasị ahịhịa a sụrụ asụ,+Dị ka oké mmiri ozuzo nke na-ede ala.+