19 Ị ga-asịkwa ndị ala a, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara ndị bi na Jeruselem, n’ala Izrel:+ “Ha ga-eri nri ha ná nchegbu, ọ bụkwa n’ụjọ ka ha ga-aṅụ mmiri ha, ka ala ya wee tọgbọrọ n’efu+ n’ihi ime ihe ike nke ndị niile bi n’ime ya.+