Abụ Ọma 107:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Na-emekwa ka ala nke na-eme nri ghọọ ala nnu,+N’ihi ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na-eme. Jeremaya 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka olulu mmiri si echekwa mmiri nke dị n’ime ya, otú ahụ ka o si chekwaa ihe ọjọọ ya. A na-anụ mkpọtụ ime ihe ike na ibukọrọ ihe ndị mmadụ n’ime ya;+ ọrịa na ihe otiti dị n’ihu m mgbe niile.
7 Dị ka olulu mmiri si echekwa mmiri nke dị n’ime ya, otú ahụ ka o si chekwaa ihe ọjọọ ya. A na-anụ mkpọtụ ime ihe ike na ibukọrọ ihe ndị mmadụ n’ime ya;+ ọrịa na ihe otiti dị n’ihu m mgbe niile.