Job 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 mgbe ndị Siba+ bịara wakpo ha ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-ejere gị ozi; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”+ Ezikiel 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị ahịa Shiba+ na Rema+ bụ ndị ahịa gị; e ji ngwá ahịa gị gbanwere ụdị ihe otite ọma niile na-esi ísì ụtọ nakwa ụdị nkume niile dị oké ọnụ ahịa na ọlaedo.+
15 mgbe ndị Siba+ bịara wakpo ha ma chịrị ha, ha jikwa ihu mma agha gbuo ndị na-ejere gị ozi; m wee gbapụ, naanị m, ka m kọọrọ gị ihe merenụ.”+
22 Ndị ahịa Shiba+ na Rema+ bụ ndị ahịa gị; e ji ngwá ahịa gị gbanwere ụdị ihe otite ọma niile na-esi ísì ụtọ nakwa ụdị nkume niile dị oké ọnụ ahịa na ọlaedo.+