1 Ndị Eze 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọtụtụ ụgbọ mmiri+ Haịram ndị si Ofa+ bute ọlaedo sikwa Ofa bute osisi algọm+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+ 2 Ihe E Mere 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+ Ezikiel 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘“Tashish+ bụ onye ahịa gị n’ihi ụdị ihe niile dị oké ọnụ ahịa ndị dị ọtụtụ.+ E ji ngwá ahịa gị niile gbanwere ọlaọcha, ígwè, gbamgbam na opu ya.+ Joel 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na unu eburuwo ọlaọcha m na ọlaedo m,+ unu ebubawo ihe ọma m a na-achọsi ike n’ụlọ nsọ unu;+
11 Ọtụtụ ụgbọ mmiri+ Haịram ndị si Ofa+ bute ọlaedo sikwa Ofa bute osisi algọm+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa nkume ndị dị oké ọnụ ahịa.+
21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+
12 “‘“Tashish+ bụ onye ahịa gị n’ihi ụdị ihe niile dị oké ọnụ ahịa ndị dị ọtụtụ.+ E ji ngwá ahịa gị niile gbanwere ọlaọcha, ígwè, gbamgbam na opu ya.+