33 Mgbe ngwá ahịa gị+ si n’oké osimiri pụta,+ i mere ka afọ ju ọtụtụ ndị.+ I ji ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa na ngwá ahịa gị mee ka ndị eze ụwa baa ọgaranya.+
18 “‘“I merụwo ebe nsọ gị, n’ihi ọtụtụ njehie gị,+ n’ihi aghụghọ ị na-aghọ mgbe ị na-ere ngwá ahịa gị.+ M ga-emekwa ka ọkụ si n’etiti gị pụta. Ọ bụ ya ga-erepịa gị.+ M ga-emekwa ka ị bụrụ ntụ n’elu ala n’ihu ndị niile na-ahụ gị.+