Aịzaya 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ụlọ Izrel bụ ubi vaịn+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ndị Juda bụkwa ubi nke na-eme ya obi ụtọ.+ O wee na-atụ anya ikpe ziri ezi,+ ma, lee! ọ bụ mmebi iwu ka ọ hụrụ; ọ tụrụ anya ezi omume, ma, lee! ọ bụ iti mkpu ákwá ka ọ nụrụ.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:7 Amụma Aịsaịa I, p. 75-77, 78-79
7 N’ihi na ụlọ Izrel bụ ubi vaịn+ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ndị Juda bụkwa ubi nke na-eme ya obi ụtọ.+ O wee na-atụ anya ikpe ziri ezi,+ ma, lee! ọ bụ mmebi iwu ka ọ hụrụ; ọ tụrụ anya ezi omume, ma, lee! ọ bụ iti mkpu ákwá ka ọ nụrụ.”+