Aịzaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:4 Amụma Aịsaịa I, p. 128-129
4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+