12 Mgbe Ziba na Zalmọna gbawara ọsọ, ọ chụwara ha ozugbo wee nwụde ndị eze Midian abụọ ahụ, bụ́ Ziba na Zalmọna;+ o wee mee ka oké ụjọ jide ndị agha ahụ niile.
26 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-ewere ụtarị pịa ya+ dị ka mgbe o meriri Midian n’akụkụ oké nkume Oreb;+ mkpanaka ya ga-adị n’elu oké osimiri,+ ọ ga-ewelikwa ya elu otú ahụ o mere Ijipt.+