Aịzaya 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ mgbe Jehova ga-eme ka i zuru ike pụọ n’ihe mgbu gị na ná nsogbu gị nakwa n’ajọ ohu ị na-agba,+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:3 Amụma Aịsaịa I, p. 182
3 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ mgbe Jehova ga-eme ka i zuru ike pụọ n’ihe mgbu gị na ná nsogbu gị nakwa n’ajọ ohu ị na-agba,+