Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ọnwa nke asaa,+ ụmụ Izrel nọcha n’obodo ha. Ha wee malite izukọta na Jeruselem+ dị ka otu onye.+

  • Ezra 9:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Jehova bụ́ Chineke anyị, i meworo anyị amara+ nwa mgbe nta site n’ime ka anyị nwee ndị fọdụrụ ndụ+ nakwa site n’inye anyị mkpọ́ n’ebe nsọ gị, Chineke anyị, i mewo ka anya anyị gbukepụ,+ meekwa ka anyị nwetatụ ume n’agbụ anyị nọ na ya.+

  • Aịzaya 12:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ị ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ:+ “M ga-ekele gị, Jehova, n’ihi na ọ bụ ezie na i wesoro m iwe, iwe gị dajụrụ,+ i wee kasie m obi.+

  • Aịzaya 32:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ndị m ga-ebikwa n’ebe obibi nke udo dị nakwa n’ụlọ nke ha ga-ebi n’obi iru ala zuru ezu nakwa n’ebe izu ike nke nsogbu na-adịghị.+

  • Jeremaya 30:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ma gị onwe gị, ohu m Jekọb, atụla egwu,” ka Jehova kwuru, “atụkwala ụjọ, Izrel.+ N’ihi na, lee! m ga-azọpụta gị n’ebe dị anya ị nọ, zọpụtakwa ụmụ gị n’ala a dọọrọ ha n’agha laa.+ Jekọb ga-alọta, ọ gaghịkwa enwe nsogbu, ahụ́ ga-erukwa ya ala, ọ dịghịkwa onye ga-eme ka ọ maa jijiji.”+

  • Ezikiel 28:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ụlọ Izrel agakwaghị enwe ajọ uke+ ma ọ bụ ogwu na-egbu mgbu nke si n’aka ndị niile gbara ha gburugburu, bụ́ ndị na-akwa ha emo; ndị mmadụ ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova.”’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya