Abụ Ọma 126:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 126 Mgbe Jehova kpọlatara ndị Zayọn a dọọrọ n’agha,+Ọ dị anyị ka ọ̀ bụ ná nrọ.+ Aịzaya 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwanụ Jeruselem okwu ga-eru ya n’obi.+ Tienụ mkpu gwa ya na oge ahụhụ ya agafewo,+ na a kwụchaala ụgwọ njehie ya.+ N’ihi na ọ natawo ụgwọ zuru ezu n’aka Jehova maka mmehie ya niile.”+
2 “Gwanụ Jeruselem okwu ga-eru ya n’obi.+ Tienụ mkpu gwa ya na oge ahụhụ ya agafewo,+ na a kwụchaala ụgwọ njehie ya.+ N’ihi na ọ natawo ụgwọ zuru ezu n’aka Jehova maka mmehie ya niile.”+