Levitikọs 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ọ ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka:+ N’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ unu arụla ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu. 1 Ndị Eze 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+ Nehemaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+
29 “Ọ ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka:+ N’ọnwa nke asaa, n’abalị iri n’ọnwa ahụ,+ unu ga-emekpa mkpụrụ obi unu ahụ́,+ unu arụla ọrụ ọ bụla,+ ma nwa afọ ma onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu.
2 Ndị Izrel niile wee gbakọọ n’ebe Eze Sọlọmọn nọ n’ọnwa Etanim n’oge ememme,+ ya bụ, n’ọnwa nke asaa.+
14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+