Aịzaya 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ijipt agaghị enwe ọrụ ọ bụla nke isi ma ọ bụ ọdụdụ, alaka ma ọ bụ ahịhịa amị, pụrụ ịrụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:15 Amụma Aịsaịa I, p. 202-203