Aịzaya 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 I jupụtara n’ọgba aghara, obodo nke na-eme mkpọtụ, obodo nke na-enwe aṅụrị.+ Ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ n’agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:2 Amụma Aịsaịa I, p. 233-234
2 I jupụtara n’ọgba aghara, obodo nke na-eme mkpọtụ, obodo nke na-enwe aṅụrị.+ Ndị gị e gburu egbu abụghị ndị e ji mma agha gbuo, ha abụghịkwa ndị nwụrụ n’agha.+