Aịzaya 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ọchịchị gị niile dị ike+ agbaala ọsọ n’otu mgbe.+ A kpụrụwo ha n’ejighị ụta. Ha wee bụrụ ndị mkpọrọ. A kpụrụwo ndị gị niile a hụrụ, ha niile wee bụrụ ndị mkpọrọ.+ Ha agbagawo n’ebe dị anya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:3 Amụma Aịsaịa I, p. 231, 234
3 Ndị ọchịchị gị niile dị ike+ agbaala ọsọ n’otu mgbe.+ A kpụrụwo ha n’ejighị ụta. Ha wee bụrụ ndị mkpọrọ. A kpụrụwo ndị gị niile a hụrụ, ha niile wee bụrụ ndị mkpọrọ.+ Ha agbagawo n’ebe dị anya.