Aịzaya 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị niile na-achị gị n’aka ike ga-agba ọsọ otu mgbe.+ A ga-akpụrụ ha n’ejighị ụta. Ha gbagagodị ebe dị ezigbo anya,A ga-akpụrụ ndị niile e jidere, tụọ ha mkpọrọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:3 Amụma Aịsaịa I, p. 231, 234
3 Ndị niile na-achị gị n’aka ike ga-agba ọsọ otu mgbe.+ A ga-akpụrụ ha n’ejighị ụta. Ha gbagagodị ebe dị ezigbo anya,A ga-akpụrụ ndị niile e jidere, tụọ ha mkpọrọ.+