Aịzaya 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:1 Amụma Aịsaịa I, p. 244-246
23 Okwu e kwuru banyere Taya:+ Tienụ mkpu ákwá, unu ụgbọ mmiri Tashish!+ n’ihi na e bibiwo ya ka ọ ghara ịbụkwa ọdụ ụgbọ mmiri, ka ọ ghara ịbụkwa ebe a na-abanye abanye.+ N’ala Kitim+ ka a nọ kpugheere ha ya.