Aịzaya 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-echefu Taya ruo afọ iri asaa,+ dị ka oge ndụ nke otu eze si dị. Mgbe afọ iri asaa gasịrị, ihe ga-eme Taya ga-adị ka ihe a bụrụ n’abụ banyere nwaanyị akwụna, sị: Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:15 Amụma Aịsaịa I, p. 253-254
15 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na a ga-echefu Taya ruo afọ iri asaa,+ dị ka oge ndụ nke otu eze si dị. Mgbe afọ iri asaa gasịrị, ihe ga-eme Taya ga-adị ka ihe a bụrụ n’abụ banyere nwaanyị akwụna, sị: