Jeremaya 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+ Jeremaya 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Were ha nye ndị ozi na-abịa Jeruselem ịhụ Zedekaya bụ́ eze Juda ka ha were ha gaa nye eze Idọm+ na eze Moab+ na eze ụmụ Amọn+ na eze Taya+ na eze Saịdọn.+ Jeremaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+
11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+
3 Were ha nye ndị ozi na-abịa Jeruselem ịhụ Zedekaya bụ́ eze Juda ka ha were ha gaa nye eze Idọm+ na eze Moab+ na eze ụmụ Amọn+ na eze Taya+ na eze Saịdọn.+
6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+