Aịzaya 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ọ bụla ọ na-asọfere, ọ ga-eburu unu,+ n’ihi na ọ ga na-asọfe n’ụtụtụ ọ bụla, n’ehihie nakwa n’abalị; ọ dịghịkwa ihe ọzọ ọ ga-abụ ma ọ bụghị ihe na-akpata ịma jijiji+ ka o wee mee ka ndị ọzọ ghọta ihe a nụrụ.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:19 Amụma Aịsaịa I, p. 294 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 19-20
19 Mgbe ọ bụla ọ na-asọfere, ọ ga-eburu unu,+ n’ihi na ọ ga na-asọfe n’ụtụtụ ọ bụla, n’ehihie nakwa n’abalị; ọ dịghịkwa ihe ọzọ ọ ga-abụ ma ọ bụghị ihe na-akpata ịma jijiji+ ka o wee mee ka ndị ọzọ ghọta ihe a nụrụ.”