Aịzaya 34:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ Ya feere ha nza, ọ bụkwa aka ya ji eriri e ji atụ̀ ihe+ keere ha ebe ahụ. Ha ga-ebichi ya ruo mgbe ebighị ebi; ha ga-ebi na ya site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:17 Amụma Aịsaịa I, p. 367-368
17 Ọ bụ Ya feere ha nza, ọ bụkwa aka ya ji eriri e ji atụ̀ ihe+ keere ha ebe ahụ. Ha ga-ebichi ya ruo mgbe ebighị ebi; ha ga-ebi na ya site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.