Aịzaya 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Lee! Ụbọchị na-abịa, mgbe a ga-eburu ihe niile dị n’ụlọ gị, ihe nna nna gị hà kwakọbakwara ruo taa, laa Babịlọn.’+ ‘Ọ dịghị ihe ga-afọdụ,’+ ka Jehova kwuru. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:6 Amụma Aịsaịa I, p. 396-397
6 ‘Lee! Ụbọchị na-abịa, mgbe a ga-eburu ihe niile dị n’ụlọ gị, ihe nna nna gị hà kwakọbakwara ruo taa, laa Babịlọn.’+ ‘Ọ dịghị ihe ga-afọdụ,’+ ka Jehova kwuru.