Aịzaya 40:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2023, p. 15 Amụma Aịsaịa I, p. 399-401
4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+