Aịzaya 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ònye jiworo ọbụ aka ya tụọ osimiri n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ werekwa ọbụ aka ya tụọ eluigwe,+ wụnyekwa ájá dị n’ala n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ ma ọ̀ bụ jiri ihe ọ̀tụ̀tụ̀ tụọ ugwu ukwu, jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:12 Amụma Aịsaịa I, p. 407-408
12 Ònye jiworo ọbụ aka ya tụọ osimiri n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ werekwa ọbụ aka ya tụọ eluigwe,+ wụnyekwa ájá dị n’ala n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+ ma ọ̀ bụ jiri ihe ọ̀tụ̀tụ̀ tụọ ugwu ukwu, jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?