Aịzaya 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:17 Amụma Aịsaịa I, p. 408-409
17 Mba niile dị ka ihe na-adịghị adị n’ihu ya;+ ọ na-ewere ha dị ka ihe na-enweghị ihe ha bụ na ihe efu.+