19 Ọ dịghị onye ọ na-agbata n’obi,+ ọ dịghịkwa onye maara ihe ma ọ bụ nwee nghọta,+ sị: “Erechapụwo m ọkara ya n’ọkụ, werekwa icheku ọkụ ya mee achịcha; m ji ya hụọ anụ wee taa. M̀ ga-eji nke fọrọ afọ pịa ihe arụ?+ Ọ̀ bụ osisi kpọrọ nkụ ka m ga-adara n’ala?”