Aịzaya 45:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye Nsọ Izrel+ na Onye kpụrụ+ ya: “Jụọ m ọbụna ihe na-aga ime+ banyere ụmụ m;+ unu ga-enyekwa m iwu banyere ọrụ aka m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:11 Amụma Aịsaịa II, p. 84-85
11 Nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye Nsọ Izrel+ na Onye kpụrụ+ ya: “Jụọ m ọbụna ihe na-aga ime+ banyere ụmụ m;+ unu ga-enyekwa m iwu banyere ọrụ aka m.+