-
Aịzaya 45:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 Kwuwenụ, kwuonụ ihe unu nwere ikwu.+ Ee, ka ha jiri otu obi gbaa izu. Ònye mere ka a nụ ihe a malite n’oge dị anya gara aga?+ Ònye kọrọ ya malite n’otu oge ahụ?+ Ọ́ bụghị mụ onwe m, Jehova, onye a na-enweghị Chineke ọzọ ma e wezụga ya;+ Chineke bụ́ onye ezi omume na Onye Nzọpụta,+ e nweghị ọzọ ma e wezụga m?+
-