Aịzaya 48:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Zụkọtanụ, unu niile, nụrụkwanụ.+ Ònye n’ime ha kọrọ ihe ndị a? Jehova hụrụ ya n’anya.+ Ọ ga-eme ihe dị ya mma n’ahụ́ Babịlọn,+ ogwe aka ya ga-emegidekwa ndị Kaldia.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:14 Amụma Aịsaịa II, p. 130
14 “Zụkọtanụ, unu niile, nụrụkwanụ.+ Ònye n’ime ha kọrọ ihe ndị a? Jehova hụrụ ya n’anya.+ Ọ ga-eme ihe dị ya mma n’ahụ́ Babịlọn,+ ogwe aka ya ga-emegidekwa ndị Kaldia.+