Aịzaya 58:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ́ bụghị ka i kenye onye agụụ na-agụ ihe oriri,+ ka ị kpọbatakwa ndị nọ n’ahụhụ na ndị na-enweghị ebe obibi n’ụlọ gị?+ Ọ bụrụ na ị hụ onye gba ọtọ, ka i yiwe ya uwe,+ ka ị gharakwa izopụ onwe gị n’ebe onye ikwu gị nọ?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:7 Amụma Aịsaịa II, p. 281-282
7 Ọ́ bụghị ka i kenye onye agụụ na-agụ ihe oriri,+ ka ị kpọbatakwa ndị nọ n’ahụhụ na ndị na-enweghị ebe obibi n’ụlọ gị?+ Ọ bụrụ na ị hụ onye gba ọtọ, ka i yiwe ya uwe,+ ka ị gharakwa izopụ onwe gị n’ebe onye ikwu gị nọ?+