Jeremaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-eru ya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruo mgbe afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, gwụrụ, ruo mgbe a dọọrọ Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+
3 O wee na-eru ya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruo mgbe afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, gwụrụ, ruo mgbe a dọọrọ Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+