Jeremaya 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke gwakwara m okwu n’oge Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, na-achị. Ọ gwagidere m okwu ruo n’afọ nke iri na otu n’ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruokwa mgbe a dọọrọ ndị bi na Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+
3 Chineke gwakwara m okwu n’oge Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, na-achị. Ọ gwagidere m okwu ruo n’afọ nke iri na otu n’ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruokwa mgbe a dọọrọ ndị bi na Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+