Jeremaya 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Izrel ọ̀ bụ onye na-eje ozi,+ ka ọ̀ bụ ohu a mụrụ n’ezinụlọ? Gịnị mere o ji bụrụ onye a na-ebukọrọ ihe ya?
14 “‘Izrel ọ̀ bụ onye na-eje ozi,+ ka ọ̀ bụ ohu a mụrụ n’ezinụlọ? Gịnị mere o ji bụrụ onye a na-ebukọrọ ihe ya?