Jeremaya 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m na-agbaze ha, m ga-enyochakwa ha,+ n’ihi na olee otú ọzọ m ga-esi meso ada bụ́ ndị m ihe?+
7 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m na-agbaze ha, m ga-enyochakwa ha,+ n’ihi na olee otú ọzọ m ga-esi meso ada bụ́ ndị m ihe?+