Jeremaya 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Wụkwasị mba ndị na-eleghara gị anya+ ọnụma gị,+ wụkwasịkwa ezinụlọ ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ N’ihi na ha eripịawo Jekọb.+ Ee, ha eripịawo ya, ha nọkwa na-ekpochapụ ya;+ ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+
25 Wụkwasị mba ndị na-eleghara gị anya+ ọnụma gị,+ wụkwasịkwa ezinụlọ ndị na-adịghị akpọku aha gị ọnụma gị.+ N’ihi na ha eripịawo Jekọb.+ Ee, ha eripịawo ya, ha nọkwa na-ekpochapụ ya;+ ha emewokwa ka ebe obibi ya tọgbọrọ n’efu.+