19 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụrụ na ị ga-alọghachi, m ga-akpọrọghachi gị.+ Ị ga na-eguzo n’ihu m.+ Ọ bụrụkwa na i mee ka ihe dị oké ọnụ ahịa si n’ihe na-abaghị uru pụta, ị ga-abụ ọnụ na-ekwuru m. Ha onwe ha ga-alaghachikwute gị, ma ị gaghị alaghachikwuru ha.