17Ịlaịja+ onye Tishbe, bụ́ otu n’ime ndị bi na Gilied,+ wee sị Ehab: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya,+ igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo n’ime afọ ndị a,+ ọ gwụla ma m̀ kwuru ka o mee!”+
7 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ bụrụ na i jee ije n’ụzọ m, ọ bụrụkwa na i debe ihe m nyere gị n’iwu,+ ọ bụ gị ga-ekpe ụlọ m ikpe,+ lekọtakwa ogige m; m ga-emekwa ka ị na-agakwuru ndị a guzo n’akụkụ ebe a mgbe ọ bụla ị chọrọ.’