Jeremaya 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+
20 Iwe Jehova agaghị adajụ ruo mgbe o mere+ ihe dị ya n’obi, ruokwa mgbe o mezuru ya.+ N’oge ikpeazụ, unu ga-echebara ya echiche wee ghọta ya.+