Jeremaya 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 ya mere, leenụ m! Aghaghị m ileghara unu anya,+ m ga-agbahapụkwa unu na obodo m nyere unu na nna nna unu hà—unu ga-apụ n’ihu m.+
39 ya mere, leenụ m! Aghaghị m ileghara unu anya,+ m ga-agbahapụkwa unu na obodo m nyere unu na nna nna unu hà—unu ga-apụ n’ihu m.+