Jeremaya 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Mgbe ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị bụ ibu arọ Jehova?’+ ị ga-asịkwa ha, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu dị arọ!+ M ga-agbahapụkwa unu,”+ ka Jehova kwuru.’ Abụ Ákwá 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+
33 “Mgbe ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị bụ ibu arọ Jehova?’+ ị ga-asịkwa ha, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu dị arọ!+ M ga-agbahapụkwa unu,”+ ka Jehova kwuru.’
20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+