Jeremaya 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jụọnụ ajụjụ, chọpụtakwanụ ma nwoke ọ̀ na-amụ nwa. Gịnị mere m ji hụ ka nwoke ọ bụla gbanyere aka n’úkwù ka nwaanyị na-amụ nwa,+ ihu niile agbarụọkwa agbarụ?+
6 Jụọnụ ajụjụ, chọpụtakwanụ ma nwoke ọ̀ na-amụ nwa. Gịnị mere m ji hụ ka nwoke ọ bụla gbanyere aka n’úkwù ka nwaanyị na-amụ nwa,+ ihu niile agbarụọkwa agbarụ?+