Jeremaya 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “na m ga-agbaji yok ahụ ha nya n’olu, m ga-adọbikwa agbụ ha ụzọ abụọ,+ ndị ala ọzọ agakwaghị erigbu ha dị ka ohu.
8 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “na m ga-agbaji yok ahụ ha nya n’olu, m ga-adọbikwa agbụ ha ụzọ abụọ,+ ndị ala ọzọ agakwaghị erigbu ha dị ka ohu.