Aịzaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+ Aịzaya 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ibu ya ga-apụ n’ubu gị,+ yok ya ga-apụkwa n’olu gị,+ a ga-ebibikwa yok ahụ+ n’ihi mmanụ.”
4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+
27 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ibu ya ga-apụ n’ubu gị,+ yok ya ga-apụkwa n’olu gị,+ a ga-ebibikwa yok ahụ+ n’ihi mmanụ.”