Jeremaya 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 m wee nọrọ n’ihu Hanamel nwa nwanne nna m nakwa n’ihu ndị akaebe ahụ, ndị bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ala,+ n’ihu ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ,+ nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:12 Ụlọ Nche,8/1/1997, p. 31
12 m wee nọrọ n’ihu Hanamel nwa nwanne nna m nakwa n’ihu ndị akaebe ahụ, ndị bịanyere aka n’akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ala,+ n’ihu ndị Juu niile nọ ọdụ n’Ogige Ndị Nche ahụ,+ nye Barọk+ nwa Neraya+ nwa Masaya akwụkwọ nkwekọrịta ahụ m ji zụọ ya.