Jeremaya 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma, mgbe nke ahụ gasịrị, ha malitere ịkpọrọghachi+ ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom bụ́ ndị ha hapụburu ka ha laa, ha wee jiri ha mere ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom.+
11 Ma, mgbe nke ahụ gasịrị, ha malitere ịkpọrọghachi+ ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom bụ́ ndị ha hapụburu ka ha laa, ha wee jiri ha mere ndị ohu ha ndị ikom na ndị ohu ha ndị inyom.+