Jeremaya 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Onye ọ bụla nke nọgidere n’obodo a, mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ ga-egbu ya. Ma onye ọ bụla nke gakwuuru ndị Kaldia ga-anọ ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata, ọ ga-adịkwa ndụ.’+
2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Onye ọ bụla nke nọgidere n’obodo a, mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ ga-egbu ya. Ma onye ọ bụla nke gakwuuru ndị Kaldia ga-anọ ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata, ọ ga-adịkwa ndụ.’+