Jeremaya 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova emewo ka o mezuo, o mewokwa nnọọ dị ka o kwuru, n’ihi na unu mehiere Jehova, unu erubeghịkwa isi n’ihe o kwuru. Ọ bụ ya mere ihe a ji mee unu.+
3 Jehova emewo ka o mezuo, o mewokwa nnọọ dị ka o kwuru, n’ihi na unu mehiere Jehova, unu erubeghịkwa isi n’ihe o kwuru. Ọ bụ ya mere ihe a ji mee unu.+