Jeremaya 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olulu mmiri ahụ Ishmel+ tụbara ozu ndị ikom ahụ niile o gburu bụ nnukwu olulu, nke ahụ Eze Esa gwuru n’ihi Beasha eze Izrel.+ Ọ bụ ya bụ olulu mmiri Ishmel nwa Netanaya tụjuru ndị ahụ o gburu.
9 Olulu mmiri ahụ Ishmel+ tụbara ozu ndị ikom ahụ niile o gburu bụ nnukwu olulu, nke ahụ Eze Esa gwuru n’ihi Beasha eze Izrel.+ Ọ bụ ya bụ olulu mmiri Ishmel nwa Netanaya tụjuru ndị ahụ o gburu.